Diuterọnọmi 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 mgbe o merisịrị Saịhọn+ eze ndị Amọraịt, onye bi na Heshbọn, na Ọg+ eze Beshan, onye bi n’Ashtarọt,+ n’Edriaị.+ Diuterọnọmi 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ọ bụ naanị Ọg eze Beshan fọdụrụ ndụ n’ime ndị Refeyim fọdụrụnụ.+ Lee! E ji ígwè rụọ ihe o ji ebu ozu. Ọ́ bụghị na Raba+ nke ụmụ Amọn ka ọ dị? Ọ dị kubit itoolu n’ogologo, dịrịkwa kubit anọ n’obosara, ma e jiri kubit nkịtị tụọ ya. Diuterọnọmi 4:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ha wee weghara ala ya na ala Ọg+ eze Beshan, bụ́ eze abụọ nke ndị Amọraịt ndị nọ n’ógbè Jọdan nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, Joshụa 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 nakwa ihe niile o mere eze abụọ nke ndị Amọraịt bụ́ ndị bi n’ofe Jọdan, ya bụ, Saịhọn+ eze Heshbọn na Ọg+ eze Beshan, onye nọ n’Ashtarọt.+
4 mgbe o merisịrị Saịhọn+ eze ndị Amọraịt, onye bi na Heshbọn, na Ọg+ eze Beshan, onye bi n’Ashtarọt,+ n’Edriaị.+
11 N’ihi na ọ bụ naanị Ọg eze Beshan fọdụrụ ndụ n’ime ndị Refeyim fọdụrụnụ.+ Lee! E ji ígwè rụọ ihe o ji ebu ozu. Ọ́ bụghị na Raba+ nke ụmụ Amọn ka ọ dị? Ọ dị kubit itoolu n’ogologo, dịrịkwa kubit anọ n’obosara, ma e jiri kubit nkịtị tụọ ya.
47 Ha wee weghara ala ya na ala Ọg+ eze Beshan, bụ́ eze abụọ nke ndị Amọraịt ndị nọ n’ógbè Jọdan nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ,
10 nakwa ihe niile o mere eze abụọ nke ndị Amọraịt bụ́ ndị bi n’ofe Jọdan, ya bụ, Saịhọn+ eze Heshbọn na Ọg+ eze Beshan, onye nọ n’Ashtarọt.+