Ọnụ Ọgụgụ 21:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 E mesịa, ha tụgharịrị wee si n’ụzọ Beshan+ gbagoo. Ọg+ eze Beshan wee pụta ibuso ha agha n’Edriaị,+ ya na ndị ya niile. Diuterọnọmi 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Anyị wee weghara obodo ya niile n’oge ahụ. Ọ dịghị obodo anyị na-anapụghị ha, obodo iri isii,+ bụ́ ógbè Agọb+ dum, bụ́ ala dị na Beshan+ nke Ọg chịrị. Diuterọnọmi 29:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ikpeazụ, unu rutere ebe a, Saịhọn eze Heshbọn+ na Ọg+ eze Beshan pụtakwara ibuso anyị agha, ma anyị meriri ha.+
33 E mesịa, ha tụgharịrị wee si n’ụzọ Beshan+ gbagoo. Ọg+ eze Beshan wee pụta ibuso ha agha n’Edriaị,+ ya na ndị ya niile.
4 Anyị wee weghara obodo ya niile n’oge ahụ. Ọ dịghị obodo anyị na-anapụghị ha, obodo iri isii,+ bụ́ ógbè Agọb+ dum, bụ́ ala dị na Beshan+ nke Ọg chịrị.
7 N’ikpeazụ, unu rutere ebe a, Saịhọn eze Heshbọn+ na Ọg+ eze Beshan pụtakwara ibuso anyị agha, ma anyị meriri ha.+