14 Ọ bụ ya mere Hibrọn ji bụrụ nke Keleb nwa Jefọne onye Kinaz, o wee bụrụ ihe nketa ya ruo taa, n’ihi na o soro Jehova bụ́ Chineke Izrel n’ụzọ zuru ezu.+
19 “Ndị gị nwụrụ anwụ ga-adị ndụ.+ Ozu m niile ga-ebili.+ Tetanụ tie mkpu ọṅụ, unu ndị bi n’ájá!+ N’ihi na igirigi gị+ dị ka igirigi nke ahịhịa malo,+ ala ga-amụpụtakwa ndị na-adịghị ndụ.+
35 Ndị inyom nwetaghachiri ndị ha nwụrụ anwụ site ná mbilite n’ọnwụ;+ ma e mekpọrọ ndị ọzọ ọnụ n’ihi na ha ekweghị ka e jiri ihe mgbapụta ọ bụla tọhapụ ha, ka ha wee nweta mbilite n’ọnwụ ka mma.