Ọnụ Ọgụgụ 14:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Gwa ha, sị, “Dị nnọọ ka m dị ndụ,” ka Jehova kwuru, “unu ga-ahụ ma ọ̀ bụ na mụ agaghị eme unu kpọmkwem dị ka unu kwuru ná ntị m!+ Diuterọnọmi 1:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 “N’oge ahụ niile, Jehova nụrụ ihe unu kwuru. O wee wee iwe ma ṅụọ iyi,+ sị, Abụ Ọma 95:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Bụ́ ndị m ji iwe ṅụọ iyi banyere ha, sị:+“Ha agaghị abanye n’ebe izu ike m.”+ Ezikiel 20:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M welikwara aka m ṅụọrọ ha iyi n’ala ịkpa+ na m gaghị akpọbata ha n’ala ahụ m nyere ha, ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,+ (ọ bụ ihe e ji chọọ ala niile mma,)+ Ndị Hibru 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma olee ndị ọ ṅụụrụ iyi+ na ha ekwesịghị ịba n’izu ike ya ma ọ́ bụghị ndị ahụ nupụrụ isi?+
28 Gwa ha, sị, “Dị nnọọ ka m dị ndụ,” ka Jehova kwuru, “unu ga-ahụ ma ọ̀ bụ na mụ agaghị eme unu kpọmkwem dị ka unu kwuru ná ntị m!+
15 M welikwara aka m ṅụọrọ ha iyi n’ala ịkpa+ na m gaghị akpọbata ha n’ala ahụ m nyere ha, ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,+ (ọ bụ ihe e ji chọọ ala niile mma,)+