Ọpụpụ 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa ụmụ Izrel ka ha laghachi azụ maa ụlọikwuu n’ihu Paịhahaịrọt n’agbata Migdọl na oké osimiri nke chere Bel-zifọn ihu.+ N’ihu ya ka unu ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ oké osimiri ahụ.
2 “Gwa ụmụ Izrel ka ha laghachi azụ maa ụlọikwuu n’ihu Paịhahaịrọt n’agbata Migdọl na oké osimiri nke chere Bel-zifọn ihu.+ N’ihu ya ka unu ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ oké osimiri ahụ.