Jenesis 41:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Aha ọ gụrụ nwa ya nke abụọ bụ Ifrem,+ n’ihi na, dị ka o si kwuo, “Chineke emewo ka m mụọ ọmụmụ n’ala m nọ hụjuo anya.”+ Jenesis 48:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee gaa n’ihu ịgọzi ha n’ụbọchị ahụ+, sị: “Ka Izrel jiri aha gị na-agọzi ndị mmadụ ugboro ugboro, sị,‘Ka Chineke mee ka ị dị ka Ifrem na Manase.’”+ O wee si otú ahụ na-ebute Ifrem ụzọ tupu Manase.+
52 Aha ọ gụrụ nwa ya nke abụọ bụ Ifrem,+ n’ihi na, dị ka o si kwuo, “Chineke emewo ka m mụọ ọmụmụ n’ala m nọ hụjuo anya.”+
20 O wee gaa n’ihu ịgọzi ha n’ụbọchị ahụ+, sị: “Ka Izrel jiri aha gị na-agọzi ndị mmadụ ugboro ugboro, sị,‘Ka Chineke mee ka ị dị ka Ifrem na Manase.’”+ O wee si otú ahụ na-ebute Ifrem ụzọ tupu Manase.+