Ọnụ Ọgụgụ 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma ọ dịghị nke o nyere ụmụ Kohat, n’ihi na ọ bụ ha na-ebu+ ihe ndị e ji eje ozi n’ebe nsọ ahụ. N’ubu ka ha na-ebu ibu ha.+ Ọnụ Ọgụgụ 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụ Kohat, bụ́ ndị na-ebu ihe ndị dị n’ebe nsọ ahụ,+ wee kwalie, n’ihi na a ga-eguzobe ụlọikwuu ahụ tupu ha abịarute. Diuterọnọmi 31:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mozis wee dee iwu+ a n’akwụkwọ ma nye ya ndị nchụàjà bụ́ ụmụ Livaị,+ ndị na-ebu igbe ọgbụgba ndụ Jehova,+ nyekwa ya ndị okenye niile nke Izrel. 1 Ihe E Mere 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Devid wee sị: “Ọ dịghị onye ga-ebu igbe ezi Chineke ma ọ́ bụghị ndị Livaị, n’ihi na ọ bụ ha bụ ndị Jehova họọrọ ka ha na-ebu igbe Jehova+ ma na-ejere ya ozi+ ruo mgbe a na-akaghị aka.”
9 Ma ọ dịghị nke o nyere ụmụ Kohat, n’ihi na ọ bụ ha na-ebu+ ihe ndị e ji eje ozi n’ebe nsọ ahụ. N’ubu ka ha na-ebu ibu ha.+
21 Ụmụ Kohat, bụ́ ndị na-ebu ihe ndị dị n’ebe nsọ ahụ,+ wee kwalie, n’ihi na a ga-eguzobe ụlọikwuu ahụ tupu ha abịarute.
9 Mozis wee dee iwu+ a n’akwụkwọ ma nye ya ndị nchụàjà bụ́ ụmụ Livaị,+ ndị na-ebu igbe ọgbụgba ndụ Jehova,+ nyekwa ya ndị okenye niile nke Izrel.
2 Devid wee sị: “Ọ dịghị onye ga-ebu igbe ezi Chineke ma ọ́ bụghị ndị Livaị, n’ihi na ọ bụ ha bụ ndị Jehova họọrọ ka ha na-ebu igbe Jehova+ ma na-ejere ya ozi+ ruo mgbe a na-akaghị aka.”