Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 29:35
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 35 O wee tụrụ ime ọzọ mụọ nwa nwoke wee sị: “Ugbu a, m ga-eto Jehova.” O wee gụọ ya Juda.+ E mesịa, ọ kwụsịrị ịmụ nwa.

  • Jenesis 46:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ụmụ ndị ikom Juda+ bụ Ea+ na Onan+ na Shila+ na Pirez+ na Zira.+ Otú ọ dị, Ea na Onan nwụrụ n’ala Kenan.+

      Ụmụ ndị ikom Pirez wee bụrụ Hezrọn+ na Hemọl.+

  • Jenesis 49:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Mkpanaka eze agaghị esi na Juda pụọ,+ mkpara onye na-achị isi agaghịkwa esi n’agbata ụkwụ ya pụọ, ruo mgbe Shaịlo bịara;+ ọ bụkwa ya ka ndị dị iche iche ga-erubere isi.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 2:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ọwụwa anyanwụ bụ ìgwè nke Juda nke ebo atọ mejupụtara, n’ụsụụ ha, onyeisi ụmụ Juda bụ Nashọn+ nwa Aminadab.

  • 1 Ihe E Mere 5:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 N’ihi na ọ bụ Juda+ kasị n’ime ụmụnne ya, onye ndú sikwa na ya pụta;+ ma, ọ bụ Josef ka e nyere ihe ruuru ọkpara+—

  • Matiu 1:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  2 Ebreham mụrụ Aịzik;+

      Aịzik amụọ Jekọb;+

      Jekọb amụọ Juda+ na ụmụnne ya ndị ikom;

  • Ndị Hibru 7:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 N’ihi na ọ pụtara nnọọ ìhè na Onyenwe anyị sitere na Juda,+ bụ́ ebo nke Mozis na-ekwughị ihe ọ bụla banyere ya n’ihe metụtara ndị nchụàjà.

  • Mkpughe 5:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ma otu n’ime ndị okenye ahụ sịrị m: “Kwụsị ịkwa ákwá. Lee! Ọdụm nke si n’ebo Juda,+ bụ́ mgbọrọgwụ+ Devid,+ emeriwo.+ Ya mere, o ruru eru imeghe akwụkwọ mpịakọta ahụ na ihe asaa a kara akara e ji mechie ya.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya