Jenesis 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ebreham wee gụọ nwa ya nwoke nke a mụụrụ ya, bụ́ onye Sera mụụrụ ya, Aịzik.+ 1 Ihe E Mere 1:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ụmụ Ebreham bụ Aịzik+ na Ishmel.+ Luk 3:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 nwa Jekọb,+nwa Aịzik,+nwa Ebreham,+nwa Tira,+nwa Nehọ,+