Ọnụ Ọgụgụ 1:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Gị onwe gị, họpụta ndị Livaị ka ha na-elekọta ụlọikwuu Ihe Àmà+ na arịa ya niile na ihe niile metụtara ya.+ Ọ bụ ha ga na-ebu ụlọikwuu ahụ na arịa+ ya niile, ọ bụ ha ga na-eje ozi+ na ya; ha ga-amakwa ụlọikwuu gburugburu ụlọikwuu ahụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Kpọta ebo Livaị+ nso, meekwa ka ha guzoro n’ihu Erọn onye nchụàjà, ha ga na-ejekwara ya ozi.+
50 Gị onwe gị, họpụta ndị Livaị ka ha na-elekọta ụlọikwuu Ihe Àmà+ na arịa ya niile na ihe niile metụtara ya.+ Ọ bụ ha ga na-ebu ụlọikwuu ahụ na arịa+ ya niile, ọ bụ ha ga na-eje ozi+ na ya; ha ga-amakwa ụlọikwuu gburugburu ụlọikwuu ahụ.+