Jenesis 43:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mgbe o lepụrụ anya hụ Benjamin nwanne ya, onye nne ya mụrụ,+ ọ gara n’ihu ikwu, sị: “Onye a ọ̀ bụ nwanne unu nke ọdụdụ bụ́ onye unu gwara m maka ya?”+ O kwukwara, sị: “Nwa m, ka Chineke meere gị amara.”+ Jenesis 46:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụ ndị ikom Benjamin bụ Bila+ na Bika+ na Ashbel, Gira+ na Neaman,+ Ihaị na Rọsh, Mọpim+ na Họpim+ na Ad. Ọnụ Ọgụgụ 26:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Benjamin,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Bila+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Bila; ụmụ Ashbel+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Ashbel; ụmụ Ahaịram bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Ahaịram;
29 Mgbe o lepụrụ anya hụ Benjamin nwanne ya, onye nne ya mụrụ,+ ọ gara n’ihu ikwu, sị: “Onye a ọ̀ bụ nwanne unu nke ọdụdụ bụ́ onye unu gwara m maka ya?”+ O kwukwara, sị: “Nwa m, ka Chineke meere gị amara.”+
21 Ụmụ ndị ikom Benjamin bụ Bila+ na Bika+ na Ashbel, Gira+ na Neaman,+ Ihaị na Rọsh, Mọpim+ na Họpim+ na Ad.
38 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Benjamin,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Bila+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Bila; ụmụ Ashbel+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Ashbel; ụmụ Ahaịram bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Ahaịram;