Ọnụ Ọgụgụ 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 n’ime ụmụ Josef:+ n’ebo Ifrem,+ Elishama nwa Amaịhọd; n’ebo Manase,+ Gameliel nwa Pedazọ; Ọnụ Ọgụgụ 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, bụ́ ìgwè nke Ifrem,+ n’ụsụụ ha, ga-ama ụlọikwuu n’ebe ọdịda anyanwụ, onyeisi ụmụ Ifrem bụ Elishama+ nwa Amaịhọd.
18 “Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, bụ́ ìgwè nke Ifrem,+ n’ụsụụ ha, ga-ama ụlọikwuu n’ebe ọdịda anyanwụ, onyeisi ụmụ Ifrem bụ Elishama+ nwa Amaịhọd.