Levitikọs 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma ọ bụrụ na ntụpọ ahụ na-acha ọcha n’akpụkpọ ahụ́ ya, ọ bụrụkwa na otú ọ dị n’anya gosiri na ọ baghị ime n’akpụkpọ ahụ́ ya, ọ bụrụkwa na ajị nke dị na ya achawabeghị ọcha, onye nchụàjà ga-akpọpụ onye ahụ nwere ọnyá iche+ ruo ụbọchị asaa.
4 Ma ọ bụrụ na ntụpọ ahụ na-acha ọcha n’akpụkpọ ahụ́ ya, ọ bụrụkwa na otú ọ dị n’anya gosiri na ọ baghị ime n’akpụkpọ ahụ́ ya, ọ bụrụkwa na ajị nke dị na ya achawabeghị ọcha, onye nchụàjà ga-akpọpụ onye ahụ nwere ọnyá iche+ ruo ụbọchị asaa.