Ọnụ Ọgụgụ 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jọshụa nwa Nọn, onye ozi+ Mozis malite n’oge ọ bụ okorobịa, wee zaa, sị: “Onyenwe m Mozis, kwụsị ha ime otú ahụ!”+ Ọnụ Ọgụgụ 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị a bụ aha ndị ikom Mozis zipụrụ ka ha gaa ledo ala ahụ. Mozis wee na-akpọ Hoshia nwa Nọn Jehọshụa.+ Ọnụ Ọgụgụ 14:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma unu onwe unu agaghị abanye n’ala ahụ m weliri aka+ m ṅụọ iyi na mụ na unu ga-ebi n’ime ya, ma e wezụga Keleb nwa Jefọne na Jọshụa nwa Nọn.+ Ọnụ Ọgụgụ 34:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ndị a bụ aha ndị ga-ekere unu ala ahụ ka ọ bụrụ nke unu, Elieza+ onye nchụàjà na Jọshụa nwa Nọn.+
28 Jọshụa nwa Nọn, onye ozi+ Mozis malite n’oge ọ bụ okorobịa, wee zaa, sị: “Onyenwe m Mozis, kwụsị ha ime otú ahụ!”+
16 Ndị a bụ aha ndị ikom Mozis zipụrụ ka ha gaa ledo ala ahụ. Mozis wee na-akpọ Hoshia nwa Nọn Jehọshụa.+
30 Ma unu onwe unu agaghị abanye n’ala ahụ m weliri aka+ m ṅụọ iyi na mụ na unu ga-ebi n’ime ya, ma e wezụga Keleb nwa Jefọne na Jọshụa nwa Nọn.+
17 “Ndị a bụ aha ndị ga-ekere unu ala ahụ ka ọ bụrụ nke unu, Elieza+ onye nchụàjà na Jọshụa nwa Nọn.+