Ọnụ Ọgụgụ 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Hoshia+ nwa Nọn, onye si n’ebo Ifrem; Ọnụ Ọgụgụ 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị a bụ aha ndị ikom Mozis zipụrụ ka ha gaa ledo ala ahụ. Mozis wee na-akpọ Hoshia nwa Nọn Jehọshụa.+
16 Ndị a bụ aha ndị ikom Mozis zipụrụ ka ha gaa ledo ala ahụ. Mozis wee na-akpọ Hoshia nwa Nọn Jehọshụa.+