Ọpụpụ 34:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O wee ruo mgbe Mozis gbadatara n’Ugwu Saịnaị na Mozis bu mbadamba nkume abụọ nke Ihe Àmà ahụ mgbe o si n’ugwu ahụ gbadata,+ ma Mozis amaghị na ihu ya na-enwupụta ìhè n’ihi na ya na ya kwurịtara okwu.+
29 O wee ruo mgbe Mozis gbadatara n’Ugwu Saịnaị na Mozis bu mbadamba nkume abụọ nke Ihe Àmà ahụ mgbe o si n’ugwu ahụ gbadata,+ ma Mozis amaghị na ihu ya na-enwupụta ìhè n’ihi na ya na ya kwurịtara okwu.+