13 Onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie+ o mere, bụ́ nke ọ bụla n’ime mmehie ndị a, a ga-agbaghara ya; ihe fọdụrụ n’ime ya ga-aghọkwa nke onye nchụàjà+ dị nnọọ ka àjà ọka.’”
29 Mozis wee were obi anụ ahụ,+ fegharịa ya ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+ Ọ ghọrọ òkè Mozis n’ebule ahụ e ji ahọpụta mmadụ,+ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu.