Jenesis 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ha merikwara ndị Horaịt+ n’ugwu ha bụ́ Sia,+ ruo El-peran,+ nke dị n’ala ịkpa. Jenesis 36:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Sia onye Horaịt, bụ́ ndị bi n’ala ahụ:+ Lotan na Shobal na Zibiọn na Ena+ Diuterọnọmi 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị Horaịt+ biri na Sia n’oge gboo, ụmụ Isọ+ napụkwara ha ala ha ma laa ha n’iyi n’ihu ha wee bichie ha,+ dị nnọọ ka Izrel ga-eme ala nke bụ́ ihe nketa ya, nke Jehova ga-enye ha.)
12 Ndị Horaịt+ biri na Sia n’oge gboo, ụmụ Isọ+ napụkwara ha ala ha ma laa ha n’iyi n’ihu ha wee bichie ha,+ dị nnọọ ka Izrel ga-eme ala nke bụ́ ihe nketa ya, nke Jehova ga-enye ha.)