Jenesis 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ha merikwara ndị Horaịt+ n’ugwu ha bụ́ Sia,+ ruo El-peran,+ nke dị n’ala ịkpa. Diuterọnọmi 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị Horaịt+ biri na Sia n’oge gboo, ụmụ Isọ+ napụkwara ha ala ha ma laa ha n’iyi n’ihu ha wee bichie ha,+ dị nnọọ ka Izrel ga-eme ala nke bụ́ ihe nketa ya, nke Jehova ga-enye ha.) Diuterọnọmi 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 dị nnọọ ka o meere ụmụ Isọ, bụ́ ndị bi na Sia,+ mgbe ọ lara ndị Horaịt+ n’iyi n’ihu ha, ka ha wee napụ ha ala ha ma bichie ha ruo taa.
12 Ndị Horaịt+ biri na Sia n’oge gboo, ụmụ Isọ+ napụkwara ha ala ha ma laa ha n’iyi n’ihu ha wee bichie ha,+ dị nnọọ ka Izrel ga-eme ala nke bụ́ ihe nketa ya, nke Jehova ga-enye ha.)
22 dị nnọọ ka o meere ụmụ Isọ, bụ́ ndị bi na Sia,+ mgbe ọ lara ndị Horaịt+ n’iyi n’ihu ha, ka ha wee napụ ha ala ha ma bichie ha ruo taa.