Diuterọnọmi 11:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ọ ga-erukwa na mgbe Jehova bụ́ Chineke gị ga-akpọbata gị n’ala ahụ ị na-aga inweta,+ ị ga-ekwupụtakwa ngọzi n’elu Ugwu Gerizim+ nakwa nkọcha n’elu Ugwu Ibal.+ Joshụa 8:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụ mgbe ahụ ka Jọshụa wuuru Jehova bụ́ Chineke Izrel ebe ịchụàjà,+ n’Ugwu Ibal,+
29 “Ọ ga-erukwa na mgbe Jehova bụ́ Chineke gị ga-akpọbata gị n’ala ahụ ị na-aga inweta,+ ị ga-ekwupụtakwa ngọzi n’elu Ugwu Gerizim+ nakwa nkọcha n’elu Ugwu Ibal.+