Diuterọnọmi 11:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ọ ga-erukwa na mgbe Jehova bụ́ Chineke gị ga-akpọbata gị n’ala ahụ ị na-aga inweta,+ ị ga-ekwupụtakwa ngọzi n’elu Ugwu Gerizim+ nakwa nkọcha n’elu Ugwu Ibal.+ Diuterọnọmi 27:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị ga-ewukwara Jehova bụ́ Chineke gị ebe ịchụàjà n’ebe ahụ, ị ga-eji nkume wuo ebe ịchụàjà ahụ. Emetụla ngwá ọrụ e ji ígwè kpụọ na ya.+
29 “Ọ ga-erukwa na mgbe Jehova bụ́ Chineke gị ga-akpọbata gị n’ala ahụ ị na-aga inweta,+ ị ga-ekwupụtakwa ngọzi n’elu Ugwu Gerizim+ nakwa nkọcha n’elu Ugwu Ibal.+
5 Ị ga-ewukwara Jehova bụ́ Chineke gị ebe ịchụàjà n’ebe ahụ, ị ga-eji nkume wuo ebe ịchụàjà ahụ. Emetụla ngwá ọrụ e ji ígwè kpụọ na ya.+