35 “Mgbe e mechiri eluigwe, mmiri ewee ghara izo,+ n’ihi na ha nọ na-emehie+ gị, ha wee chee ihu n’ebe a kpee ekpere+ ma too aha gị, sikwa ná mmehie ha chigharịa, n’ihi na ị nọ na-emekpa ha ahụ́,+
13 Ọ bụrụ na mụ emechie eluigwe ka mmiri ghara izo,+ ọ bụrụ na mụ enye ụkpara iwu iripịa ihe dị n’ala a,+ ọ bụrụkwa na mụ emee ka ọrịa na-efe efe dakwasị ndị m,+
6 M ga-emekwa ka ọ bụrụ ihe e bibiri ebibi.+ A gaghị akwacha alaka vaịn ya akwacha, a gaghịkwa abọ ya ahịhịa.+ Ogwu na ahịhịa ga-epu na ya;+ m ga-enye ígwé ojii iwu ka ọ ghara izokwasị ya mmiri.+