Levitikọs 26:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 mgbe ahụ, aghaghị m iji ọnụma m jee ije megide unu,+ ee, mụ onwe m ga-apịa unu ihe okpukpu asaa maka mmehie unu.+ 2 Ndị Eze 17:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi ya, Jehova jụrụ mkpụrụ+ niile nke Izrel wee na-emekpa ha ahụ́, na-enyefekwa ha n’aka ndị na-akwakọrọ ihe, ruo mgbe ọ chụpụrụ ha n’ihu ya.+ Aịzaya 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma ọ bụrụ na unu ajụ+ wee nupụ isi, a ga-eji mma agha ripịa unu; n’ihi na ọnụ Jehova ekwuwo ya.”+ Jeremaya 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M ga-ezitere ha mma agha,+ ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe,+ ruo mgbe ha nwụchapụrụ n’ala m nyere ha na ndị nna nna ha.”’”+
28 mgbe ahụ, aghaghị m iji ọnụma m jee ije megide unu,+ ee, mụ onwe m ga-apịa unu ihe okpukpu asaa maka mmehie unu.+
20 N’ihi ya, Jehova jụrụ mkpụrụ+ niile nke Izrel wee na-emekpa ha ahụ́, na-enyefekwa ha n’aka ndị na-akwakọrọ ihe, ruo mgbe ọ chụpụrụ ha n’ihu ya.+
10 M ga-ezitere ha mma agha,+ ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe,+ ruo mgbe ha nwụchapụrụ n’ala m nyere ha na ndị nna nna ha.”’”+