Abụ Ákwá 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị na-eri ihe dị ụtọ anọrọwo ná mgbagwoju anya n’okporo ámá.+Ndị na-eyi ákwà dị oké ọnụ ahịa* malite mgbe ha bụ ụmụaka+ amakpuruwo n’ikpo ntụ.+
5 Ndị na-eri ihe dị ụtọ anọrọwo ná mgbagwoju anya n’okporo ámá.+Ndị na-eyi ákwà dị oké ọnụ ahịa* malite mgbe ha bụ ụmụaka+ amakpuruwo n’ikpo ntụ.+