Diuterọnọmi 25:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na onye ọ bụla nke na-eme ihe ndị a, onye ọ bụla nke na-ekpe ikpe na-ezighị ezi, bụ ihe arụ n’anya Jehova bụ́ Chineke gị.+ Job 34:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, unu ndị nwere obi nghọta,+ geenụ m ntị.Ya bụrụ Chineke ihe arụ ime ihe ọjọọ,+Ya bụrụ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile ihe arụ ime ihe n’ụzọ na-ezighị ezi!+ Ndị Rom 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Otú ọ dị, ọ bụrụ na ajọ omume anyị emee ka ezi omume nke Chineke+ pụta ìhè, gịnị ka anyị ga-ekwu? Chineke ọ̀ na-ekpe ikpe na-ezighị ezi+ mgbe ọ na-egosi ọnụma ya? (Ana m ekwu dị ka mmadụ.+)
16 N’ihi na onye ọ bụla nke na-eme ihe ndị a, onye ọ bụla nke na-ekpe ikpe na-ezighị ezi, bụ ihe arụ n’anya Jehova bụ́ Chineke gị.+
10 Ya mere, unu ndị nwere obi nghọta,+ geenụ m ntị.Ya bụrụ Chineke ihe arụ ime ihe ọjọọ,+Ya bụrụ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile ihe arụ ime ihe n’ụzọ na-ezighị ezi!+
5 Otú ọ dị, ọ bụrụ na ajọ omume anyị emee ka ezi omume nke Chineke+ pụta ìhè, gịnị ka anyị ga-ekwu? Chineke ọ̀ na-ekpe ikpe na-ezighị ezi+ mgbe ọ na-egosi ọnụma ya? (Ana m ekwu dị ka mmadụ.+)