Ọnụ Ọgụgụ 13:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Otú ọ dị, ndị bi n’ala ahụ dị ike, obodo e wusiri ike ndị dị na ya dị nnọọ ukwuu;+ anyị hụkwara ụmụ Enak n’ebe ahụ.+ Diuterọnọmi 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Nụrụ, Izrel, ị na-agafe Jọdan+ taa ka ị banye wee napụ mba ndị dị ukwuu ma dị ike karịa gị ala ha,+ bụ́ nnukwu obodo ndị e wusiri ike ruo n’eluigwe,+
28 Otú ọ dị, ndị bi n’ala ahụ dị ike, obodo e wusiri ike ndị dị na ya dị nnọọ ukwuu;+ anyị hụkwara ụmụ Enak n’ebe ahụ.+
9 “Nụrụ, Izrel, ị na-agafe Jọdan+ taa ka ị banye wee napụ mba ndị dị ukwuu ma dị ike karịa gị ala ha,+ bụ́ nnukwu obodo ndị e wusiri ike ruo n’eluigwe,+