Diuterọnọmi 1:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Olee ebe anyị ga-agbago? Ụmụnne anyị emewo ka obi lọọ anyị mmiri,+ sị: “N’ebe ahụ, anyị hụrụ ndị gbara agba ma too ogologo karịa anyị,+ hụkwa nnukwu obodo ndị e wusiri ike ruo n’eluigwe+ nakwa ụmụ Enak.”’+
28 Olee ebe anyị ga-agbago? Ụmụnne anyị emewo ka obi lọọ anyị mmiri,+ sị: “N’ebe ahụ, anyị hụrụ ndị gbara agba ma too ogologo karịa anyị,+ hụkwa nnukwu obodo ndị e wusiri ike ruo n’eluigwe+ nakwa ụmụ Enak.”’+