Ọpụpụ 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị Izrel wee sesa Mozis okwu,+ sị: “Nye anyị mmiri ka anyị ṅụọ.” Ma Mozis sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-esesa m okwu? Gịnị mere unu ji na-ele Jehova ule?”+ Abụ Ọma 95:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe nna nna unu hà nwara m ọnwụnwa;+Ha lere m ule, ha hụkwara ihe m mere.+ Abụ Ọma 106:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Kama ha nwere akpịrị ogologo n’ala ịkpa,+Wee lee Chineke ule n’ọzara.+ Ndị Hibru 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na olee ndị nụrụ ya ma kpasuo ya oké iwe?+ N’eziokwu, ọ̀ bụ na ndị niile si n’Ijipt pụta n’okpuru Mozis emeghị otú ahụ?+
2 Ndị Izrel wee sesa Mozis okwu,+ sị: “Nye anyị mmiri ka anyị ṅụọ.” Ma Mozis sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-esesa m okwu? Gịnị mere unu ji na-ele Jehova ule?”+
16 N’ihi na olee ndị nụrụ ya ma kpasuo ya oké iwe?+ N’eziokwu, ọ̀ bụ na ndị niile si n’Ijipt pụta n’okpuru Mozis emeghị otú ahụ?+