1 Ndị Eze 8:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 “Ka Jehova, bụ́ onye nyere ndị ya Izrel ebe izu ike dị ka ihe niile o kwere ná nkwa si dị,+ bụrụ onye a gọziri agọzi.+ Ọ dịghị otu okwu nke na-emezubeghị+ n’ime nkwa ọma ya niile o kwere site n’ọnụ Mozis bụ́ ohu ya.+ 1 Ihe E Mere 23:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na Devid sịrị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel enyewo ndị ya ezumike,+ ọ ga-ebikwa na Jeruselem ruo mgbe a na-akaghị aka.+ Ndị Hibru 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na ọ bụrụ na Jọshụa+ dubara ha n’ebe izu ike,+ Chineke agaraghị emesị kwuo+ banyere ụbọchị ọzọ.
56 “Ka Jehova, bụ́ onye nyere ndị ya Izrel ebe izu ike dị ka ihe niile o kwere ná nkwa si dị,+ bụrụ onye a gọziri agọzi.+ Ọ dịghị otu okwu nke na-emezubeghị+ n’ime nkwa ọma ya niile o kwere site n’ọnụ Mozis bụ́ ohu ya.+
25 N’ihi na Devid sịrị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel enyewo ndị ya ezumike,+ ọ ga-ebikwa na Jeruselem ruo mgbe a na-akaghị aka.+
8 N’ihi na ọ bụrụ na Jọshụa+ dubara ha n’ebe izu ike,+ Chineke agaraghị emesị kwuo+ banyere ụbọchị ọzọ.