Levitikọs 23:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 ma e wezụga ụbọchị izu ike niile nke Jehova,+ wezụga onyinye unu,+ wezụga onyinye niile unu kwere ná nkwa,+ wezụgakwa onyinye afọ ofufo unu niile,+ bụ́ nke unu ga-enye Jehova.
38 ma e wezụga ụbọchị izu ike niile nke Jehova,+ wezụga onyinye unu,+ wezụga onyinye niile unu kwere ná nkwa,+ wezụgakwa onyinye afọ ofufo unu niile,+ bụ́ nke unu ga-enye Jehova.