-
Diuterọnọmi 12:17Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
17 A gaghị ekwe ka i rie n’ime obodo gị otu ụzọ n’ụzọ iri nke ọka*+ gị ma ọ bụ nke mmanya ọhụrụ gị ma ọ bụ nke mmanụ gị ma ọ bụ nke anụ ndị e bu ụzọ mụọ n’ìgwè ehi gị nakwa nke ìgwè ewu na atụrụ+ gị ma ọ bụ nke onyinye ọ bụla i kwere ná nkwa, bụ́ nke ị ga-ekwe ná nkwa ma ọ bụ nke onyinye afọ ofufo+ gị ma ọ bụ onyinye i wetara.+
-