18 N’ihi ya, Chineke mere ka ndị Izrel gaa gburugburu n’ụzọ ala ịkpa nke Oké Osimiri Uhie.+ Ma a haziri ụmụ Izrel n’usoro dị ka ndị agha mgbe ha si n’ala Ijipt na-apụ.+
14 Ndị nwunye unu, ụmụntakịrị unu na anụ ụlọ unu ga-anọ n’ala ahụ Mozis nyere unu n’akụkụ a nke Jọdan;+ ma unu niile, ndị dimkpa bụ́ dike,+ ga-anọ n’usoro dị ka ndị agha+ wee butere ụmụnne unu ụzọ, unu ga-enyekwara ha aka.