Diuterọnọmi 26:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Taa, Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị iwu ka i debe ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị a;+ jiri obi gị dum+ na mkpụrụ obi gị dum+ debe ha ma mee ha. 1 Ndị Eze 8:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 ka o wee mee ka obi anyị dịrị+ n’ebe ọ nọ ije ije n’ụzọ ya niile+ na idebe ihe ndị o nyere n’iwu+ na ụkpụrụ+ ya na mkpebi ikpe ya,+ bụ́ ndị o nyere nna nna anyị hà n’iwu. Abụ Ọma 119:112 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 112 Edoziwo m obi m idebe ụkpụrụ gị+Ruo mgbe ebighị ebi, ruo n’isi.+
16 “Taa, Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị iwu ka i debe ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị a;+ jiri obi gị dum+ na mkpụrụ obi gị dum+ debe ha ma mee ha.
58 ka o wee mee ka obi anyị dịrị+ n’ebe ọ nọ ije ije n’ụzọ ya niile+ na idebe ihe ndị o nyere n’iwu+ na ụkpụrụ+ ya na mkpebi ikpe ya,+ bụ́ ndị o nyere nna nna anyị hà n’iwu.