Ọpụpụ 14:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova n’onwe ya ga-eburu unu agha,+ unu onwe unu ga-agba nkịtị.” Diuterọnọmi 1:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu na-ebutere unu ụzọ. Ọ ga-eburu unu agha+ dị ka ihe niile o meere unu n’Ijipt si dị, bụ́ ndị unu ji anya unu hụ,+ Diuterọnọmi 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Unu atụkwala ha egwu, n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu na-eburu unu agha.’+
30 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu na-ebutere unu ụzọ. Ọ ga-eburu unu agha+ dị ka ihe niile o meere unu n’Ijipt si dị, bụ́ ndị unu ji anya unu hụ,+