Ndị Ikpe 20:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Mgbe ụmụ Izrel si n’ọgbọ agha ahụ gbaa ọsọ, Benjamin malitere igbu ihe dị ka mmadụ iri atọ n’etiti ndị Izrel,+ n’ihi na ha sịrị: “N’ezie, anyị na-emeri ha dị nnọọ ka anyị meriri ha n’agha nke mbụ.”+
39 Mgbe ụmụ Izrel si n’ọgbọ agha ahụ gbaa ọsọ, Benjamin malitere igbu ihe dị ka mmadụ iri atọ n’etiti ndị Izrel,+ n’ihi na ha sịrị: “N’ezie, anyị na-emeri ha dị nnọọ ka anyị meriri ha n’agha nke mbụ.”+