31 Mgbe ụmụ Benjamin pụtara izute ndị Izrel, a rapụtara ha n’obodo ha.+ Dịkwa ka ha mere n’oge ndị ọzọ, ha malitere igbu ụfọdụ n’ime ndị Izrel n’okporo ụzọ dị iche iche, nke otu n’ime ha gara Betel,+ nke ọzọ agaa Gibia,+ ha gburu ihe dị ka mmadụ iri atọ n’ime ndị Izrel,+ n’ọhịa.