Ndị Ikpe 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọgbọ ahụ dum nwụkwara dị ka ndị nna ha nwụrụ,+ e wee nwee ọgbọ ọzọ mgbe ha nwụchara, bụ́ ndị na-amaghị Jehova ma ọ bụ ọrụ ọ rụụrụ Izrel.+
10 Ọgbọ ahụ dum nwụkwara dị ka ndị nna ha nwụrụ,+ e wee nwee ọgbọ ọzọ mgbe ha nwụchara, bụ́ ndị na-amaghị Jehova ma ọ bụ ọrụ ọ rụụrụ Izrel.+