Ndị Ikpe 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee na-efe Jehova n’ụbọchị niile nke Jọshụa nakwa n’ụbọchị niile nke ndị okenye, bụ́ ndị dịrị ndụ mgbe Jọshụa nwụsịrị, ndị hụkwara oké ọrụ niile Jehova rụụrụ Izrel.+ Ekliziastis 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otu ọgbọ na-ala,+ ọgbọ ọzọ na-abịakwa;+ ma ụwa na-adịru ọbụna mgbe ebighị ebi.+
7 Ha wee na-efe Jehova n’ụbọchị niile nke Jọshụa nakwa n’ụbọchị niile nke ndị okenye, bụ́ ndị dịrị ndụ mgbe Jọshụa nwụsịrị, ndị hụkwara oké ọrụ niile Jehova rụụrụ Izrel.+