Zekaraya 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee sị m: “Nke a bụ ihe Jehova gwara Zerọbabel, ‘“Ọ bụghị site n’ụsụụ ndị agha,+ ọ bụghịkwa site n’ike,+ kama ọ bụ site na mmụọ m,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. Ndị Hibru 11:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 bụ́ ndị sitere n’okwukwe merie alaeze dị iche iche n’agha,+ mezuo ezi omume,+ nweta nkwa dị iche iche,+ mechie ọnụ ọdụm,+
6 O wee sị m: “Nke a bụ ihe Jehova gwara Zerọbabel, ‘“Ọ bụghị site n’ụsụụ ndị agha,+ ọ bụghịkwa site n’ike,+ kama ọ bụ site na mmụọ m,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
33 bụ́ ndị sitere n’okwukwe merie alaeze dị iche iche n’agha,+ mezuo ezi omume,+ nweta nkwa dị iche iche,+ mechie ọnụ ọdụm,+