5 Ka m wetatụrụ unu achịcha, ka obi unu nweta ume.+ E mesịa, unu pụrụ ịgawa, n’ihi na ọ bụ ya mere unu ji si n’ụzọ a bịakwute ohu unu.” Ha wee sị: “Ọ dị mma. Ị pụrụ ime nnọọ dị ka i kwuru.”
19 Gidiọn wee banye n’ụlọ, sie nwa ewu,+ werekwa otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ntụ ọka* mee achịcha na-ekoghị eko.+ O tinyere anụ ahụ na nkata, kunyekwa ofe n’ite e ji esi nri, o wee buru ha bupụtara ya n’okpuru nnukwu osisi ahụ ma busa ha n’ihu ya.