Ndị Ikpe 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee nara ndị ahụ ihe oriri ha ji, narakwa ha opi ha,+ o wee gwa ndị ikom Izrel ka onye ọ bụla n’ime ha laa n’ebe obibi ya; ọ kpọkwaara narị ndị ikom atọ ahụ. Ma n’ebe ọ nọ, ụlọikwuu ndị Midia dị ná mgbada mgbada, na ndagwurugwu.+ Ilu 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A na-eji ndụmọdụ eme ka atụmatụ guzosie ike,+ jiri ezi ntụziaka buo agha gị.+
8 Ha wee nara ndị ahụ ihe oriri ha ji, narakwa ha opi ha,+ o wee gwa ndị ikom Izrel ka onye ọ bụla n’ime ha laa n’ebe obibi ya; ọ kpọkwaara narị ndị ikom atọ ahụ. Ma n’ebe ọ nọ, ụlọikwuu ndị Midia dị ná mgbada mgbada, na ndagwurugwu.+