Diuterọnọmi 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Mgbe ị ga-emesị bata n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, i wee nweta ya ma biri n’ime ya,+ i wee sị, ‘Ka m meere onwe m eze dị ka mba niile ọzọ gbara m gburugburu’;+ Ndị Ikpe 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mgbe e mesịrị, ndị Izrel sịrị Gidiọn: “Chịwa anyị,+ gị na nwa gị na nwa nwa gị, n’ihi na ị zọpụtawo anyị n’aka Midian.”+ 1 Samuel 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee sị Samuel:+ “Gee ntị n’olu ha n’ihe niile ha na-agwa gị;+ n’ihi na ọ bụghị gị ka ha jụrụ, kama ọ bụ m ka ha jụrụ ịbụ eze+ ha.
14 “Mgbe ị ga-emesị bata n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, i wee nweta ya ma biri n’ime ya,+ i wee sị, ‘Ka m meere onwe m eze dị ka mba niile ọzọ gbara m gburugburu’;+
22 Mgbe e mesịrị, ndị Izrel sịrị Gidiọn: “Chịwa anyị,+ gị na nwa gị na nwa nwa gị, n’ihi na ị zọpụtawo anyị n’aka Midian.”+
7 Jehova wee sị Samuel:+ “Gee ntị n’olu ha n’ihe niile ha na-agwa gị;+ n’ihi na ọ bụghị gị ka ha jụrụ, kama ọ bụ m ka ha jụrụ ịbụ eze+ ha.