Jenesis 19:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Nke nta mụkwara nwa nwoke wee gụọ ya Ben-amị. Ọ bụ ya bụ nna ndị Amọn+ ruo taa. Ndị Ikpe 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ kpọkọtakwara ụmụ Amọn+ na Amalek+ ibuso ha agha. Ha wee gaa bibie Izrel ma weghara obodo nkwụ ha.+ Ndị Ikpe 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee weso ndị Izrel iwe dị ọkụ,+ o wee were ha resị+ ndị Filistia+ na ụmụ Amọn.+
13 Ọ kpọkọtakwara ụmụ Amọn+ na Amalek+ ibuso ha agha. Ha wee gaa bibie Izrel ma weghara obodo nkwụ ha.+