Abụ Ọma 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’anya ya, onye ọ bụla nke na-abaghị n’ihe bụ onye a jụrụ ajụ,+Ma ndị na-atụ egwu Jehova ka ọ na-asọpụrụ.+Ọ bụrụ na ọ ṅụọ iyi nke pụrụ iwetara ya nsogbu, ọ dịghị agbanwe ya.+ Abụ Ọma 76:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Kwenụ Jehova bụ́ Chineke unu nkwa ma mezuo ya, unu niile ndị gbara ya gburugburu.+Jirinụ egwu weta onyinye.+ Matiu 5:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “Ọzọ, unu nụrụ na a gwara ndị oge ochie, sị, ‘Aṅụla iyi+ n’emezughị ya, kama mezuo nkwa i kwere Jehova.’+
4 N’anya ya, onye ọ bụla nke na-abaghị n’ihe bụ onye a jụrụ ajụ,+Ma ndị na-atụ egwu Jehova ka ọ na-asọpụrụ.+Ọ bụrụ na ọ ṅụọ iyi nke pụrụ iwetara ya nsogbu, ọ dịghị agbanwe ya.+
11 Kwenụ Jehova bụ́ Chineke unu nkwa ma mezuo ya, unu niile ndị gbara ya gburugburu.+Jirinụ egwu weta onyinye.+
33 “Ọzọ, unu nụrụ na a gwara ndị oge ochie, sị, ‘Aṅụla iyi+ n’emezughị ya, kama mezuo nkwa i kwere Jehova.’+