Ilu 31:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ịma mma pụrụ ịbụ ụgha,+ mma elu ahụ́ pụkwara ịbụ ihe efu;+ ma nwaanyị nke na-atụ egwu Jehova na-enwetara onwe ya otuto.+ Ilu 31:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Nyenụ ya ihe aka ya rụpụtara,+ ka ọrụ ya jaakwa ya mma ọbụna n’ọnụ ụzọ ámá.+ 1 Timoti 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 kama n’ụzọ kwesịrị ụmụ nwaanyị ndị na-ekwupụta na ha na-asọpụrụ Chineke,+ ya bụ, site n’ezi ọrụ.+ 1 Pita 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 kama ka ọ bụrụ mmadụ zoro ezo+ nke dị n’ime obi, nke yi uwe na-apụghị imebi emebi,+ bụ́ mmụọ dị jụụ,+ nke dịkwa nwayọọ, nke bara uru nke ukwuu n’anya Chineke.
30 Ịma mma pụrụ ịbụ ụgha,+ mma elu ahụ́ pụkwara ịbụ ihe efu;+ ma nwaanyị nke na-atụ egwu Jehova na-enwetara onwe ya otuto.+
4 kama ka ọ bụrụ mmadụ zoro ezo+ nke dị n’ime obi, nke yi uwe na-apụghị imebi emebi,+ bụ́ mmụọ dị jụụ,+ nke dịkwa nwayọọ, nke bara uru nke ukwuu n’anya Chineke.