31 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị bụ Chineke ebere.+ Ọ gaghị agbahapụ gị ma ọ bụ laa gị n’iyi ma ọ bụ chefuo ọgbụgba ndụ+ nna nna gị hà nke ọ ṅụụrụ ha n’iyi.
11 “Jehova ga-emekwa ka mkpụrụ nke afọ+ gị na ụmụ anụ ụlọ gị na ihe ala gị ga-emepụta dị nnọọ ukwuu+ n’ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna nna gị hà iyi inye gị.+