Ilu 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ire ndị maara ihe na-eji ihe ọmụma eme ihe ọma,+ ma ọnụ ndị nzuzu na-ekwu ọtụtụ okwu nzuzu.+ Ilu 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onye na-etu ọnụ, nke dị mpako ma na-anya isi, bụ aha onye ji oké iwe nke mpako na-eme ihe.+ Ndị Efesọs 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Wepụnụ obi ilu+ niile na iwe na ọnụma na iti mkpu na okwu mkparị,+ tinyere ihe ọjọọ niile, n’etiti unu.+
31 Wepụnụ obi ilu+ niile na iwe na ọnụma na iti mkpu na okwu mkparị,+ tinyere ihe ọjọọ niile, n’etiti unu.+