1 Samuel 27:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Devid wee binyere Ekish n’ime Gat, ya na ndị ikom ya, onye nke ọ bụla na ezinụlọ ya,+ Devid na nwunye ya abụọ, bụ́ Ahịnoam+ nwaanyị Jezril na Abigel,+ nwunye Nebal, nwaanyị Kamel. 1 Samuel 30:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 A dọrọwokwa ndị nwunye Devid abụọ n’agha, bụ́ Ahịnoam+ nwaanyị Jezril na Abigel+ nwunye Nebal onye Kamel.
3 Devid wee binyere Ekish n’ime Gat, ya na ndị ikom ya, onye nke ọ bụla na ezinụlọ ya,+ Devid na nwunye ya abụọ, bụ́ Ahịnoam+ nwaanyị Jezril na Abigel,+ nwunye Nebal, nwaanyị Kamel.
5 A dọrọwokwa ndị nwunye Devid abụọ n’agha, bụ́ Ahịnoam+ nwaanyị Jezril na Abigel+ nwunye Nebal onye Kamel.