1 Samuel 25:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Devid esiwokwa na Jezril+ kpọrọ Ahịnoam;+ ndị inyom ahụ, ha abụọ, wee ghọọ nwunye ya.+ 2 Samuel 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Devid wee gbagoo n’ebe ahụ, ya na ndị nwunye ya abụọ, Ahịnoam+ nwaanyị Jezril na Abigel+ nwunye Nebal onye Kamel.
2 Devid wee gbagoo n’ebe ahụ, ya na ndị nwunye ya abụọ, Ahịnoam+ nwaanyị Jezril na Abigel+ nwunye Nebal onye Kamel.