1 Samuel 25:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Devid esiwokwa na Jezril+ kpọrọ Ahịnoam;+ ndị inyom ahụ, ha abụọ, wee ghọọ nwunye ya.+ 1 Samuel 30:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 A dọrọwokwa ndị nwunye Devid abụọ n’agha, bụ́ Ahịnoam+ nwaanyị Jezril na Abigel+ nwunye Nebal onye Kamel.
5 A dọrọwokwa ndị nwunye Devid abụọ n’agha, bụ́ Ahịnoam+ nwaanyị Jezril na Abigel+ nwunye Nebal onye Kamel.